Ụlọọrụ na-ahụ maka nhazi ntuliaka na Naịjirịa bụ The Independent National Electoral Commission (Inec) zipụtara ozi tụrụ ọha n’anya nke kwuru na ha kagburu aha ihe ruru otu nde na ụma ndị debanyere aha ...